-
Joshụa 7:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 E mesịa, ha lọghachikwutere Jọshụa wee sị ya: “Ka ndị agha niile ghara ịgbago. Ka ihe dị ka puku mmadụ abụọ ma ọ bụ puku mmadụ atọ gbagoo wee bibie E-aị. Emela ka mmadụ niile daa mbà site n’ịga ebe ahụ, n’ihi na ha dị mmadụ ole na ole.”
-