Joshụa 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jọshụa wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị mere i ji kpọfeta ndị a Jọdan, naanị ka i nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt ka ha bibie anyị? A sị nnọọ na anyị kpebiri wee biri n’ofe Jọdan!+
7 Jọshụa wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị mere i ji kpọfeta ndị a Jọdan, naanị ka i nyefee anyị n’aka ndị Amọraịt ka ha bibie anyị? A sị nnọọ na anyị kpebiri wee biri n’ofe Jọdan!+