Joshụa 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jọshụa tụgharịkwara n’oge+ ahụ wee weghara Hezọ;+ o jikwa mma agha gbuo eze ya+ n’ihi na Hezọ bụ isi alaeze ndị a niile tupu oge ahụ.
10 Jọshụa tụgharịkwara n’oge+ ahụ wee weghara Hezọ;+ o jikwa mma agha gbuo eze ya+ n’ihi na Hezọ bụ isi alaeze ndị a niile tupu oge ahụ.