Joshụa 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee were ihu mma agha gbuo mkpụrụ obi niile nọ n’ime ya, bibie ha.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla na-eku ume ha hapụrụ,+ o surekwara Hezọ n’ọkụ.
11 Ha wee were ihu mma agha gbuo mkpụrụ obi niile nọ n’ime ya, bibie ha.+ Ọ dịghị ihe ọ bụla na-eku ume ha hapụrụ,+ o surekwara Hezọ n’ọkụ.