Joshụa 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ókèala ahụ wee bụrụ nke ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, tinyere ala dum dị larịị nke dị n’akụkụ Medeba;+
16 ókèala ahụ wee bụrụ nke ha malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, tinyere ala dum dị larịị nke dị n’akụkụ Medeba;+