Joshụa 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ókè ya wee ruo n’oké osimiri. Mikmitat+ dị n’ebe ugwu, ókè ya gakwara gburugburu n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Teanat-shaịlo, wee si n’ebe ọwụwa anyanwụ gafee ruo Janoa.
6 ókè ya wee ruo n’oké osimiri. Mikmitat+ dị n’ebe ugwu, ókè ya gakwara gburugburu n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo Teanat-shaịlo, wee si n’ebe ọwụwa anyanwụ gafee ruo Janoa.