Joshụa 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ndị Livaị enweghị òkè n’etiti unu,+ n’ihi na ọrụ nchụàjà Jehova bụ ihe nketa ha;+ Gad na Ruben+ na ọkara ebo Manase+ enwetawo ihe nketa ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere ha.”+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:7 Ụlọ Nche,9/15/2011, p. 7-8
7 N’ihi na ndị Livaị enweghị òkè n’etiti unu,+ n’ihi na ọrụ nchụàjà Jehova bụ ihe nketa ha;+ Gad na Ruben+ na ọkara ebo Manase+ enwetawo ihe nketa ha n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan, bụ́ nke Mozis ohu Jehova nyere ha.”+