Joshụa 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị ikom ahụ wee gawa, gazuo ala ahụ ma see ya n’akwụkwọ,+ keekwa ya ụzọ asaa n’obodo n’obodo. E mesịa, ha bịakwutere Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu ha na Shaịlo,
9 Ndị ikom ahụ wee gawa, gazuo ala ahụ ma see ya n’akwụkwọ,+ keekwa ya ụzọ asaa n’obodo n’obodo. E mesịa, ha bịakwutere Jọshụa n’ebe ha mara ụlọikwuu ha na Shaịlo,