Joshụa 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ókè nke ala ha gbagoro n’ebe ọdịda anyanwụ ruo Mariel, ruokwa Dabeshet, ruo n’iyi ndagwurugwu nke dị n’ihu Jọkniam.+
11 Ókè nke ala ha gbagoro n’ebe ọdịda anyanwụ ruo Mariel, ruokwa Dabeshet, ruo n’iyi ndagwurugwu nke dị n’ihu Jọkniam.+