Joshụa 19:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ bụ nke a bụ ihe nketa+ ebo ụmụ Naftalaị n’ezinụlọ n’ezinụlọ,+ obodo ha na ógbè ha niile.