-
Joshụa 19:48Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
48 Ọ bụ nke a bụ ihe nketa ebo ụmụ Dan n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ọ bụ ndị a bụ obodo ha na ógbè ha niile.