Joshụa 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova bụ́ Chineke unu enyewo ụmụnne unu ezumike, dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+ Ugbu a, tụgharịanụ laa n’ụlọikwuu unu n’ala unu, nke Mozis ohu Jehova nyere unu n’ofe Jọdan.+
4 Jehova bụ́ Chineke unu enyewo ụmụnne unu ezumike, dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+ Ugbu a, tụgharịanụ laa n’ụlọikwuu unu n’ala unu, nke Mozis ohu Jehova nyere unu n’ofe Jọdan.+