Joshụa 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀ na ọtụtụ anụ ụlọ laghachi n’ụlọikwuu unu, jirikwanụ ọlaọcha na ọlaedo na ọla kọpa na ígwè na uwe dị nnọọ ukwuu.+ Werenụ òkè unu n’ihe a kwatara+ n’aka ndị iro unu, unu na ụmụnne unu.”
8 O wee gaa n’ihu ịsị ha: “Jirinụ ọtụtụ akụ̀ na ọtụtụ anụ ụlọ laghachi n’ụlọikwuu unu, jirikwanụ ọlaọcha na ọlaedo na ọla kọpa na ígwè na uwe dị nnọọ ukwuu.+ Werenụ òkè unu n’ihe a kwatara+ n’aka ndị iro unu, unu na ụmụnne unu.”