Ndị Ikpe 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+
9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+