Ndị Ikpe 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị ya, o wee ghọọ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ pụrụ gaa agha, Jehova nyere Kushan-rishateyim eze Siria n’aka ya nke mere na o meriri+ Kushan-rishateyim.
10 Mmụọ+ Jehova wee dakwasị ya, o wee ghọọ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ pụrụ gaa agha, Jehova nyere Kushan-rishateyim eze Siria n’aka ya nke mere na o meriri+ Kushan-rishateyim.