-
Ndị Ikpe 3:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ihọd wee bịakwute ya ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ ya jụrụ oyi nke dị n’elu ụlọ, nke naanị ya na-anọ. Ihọd wee sị: “Enwere m okwu Chineke nke m ga-achọ ịgwa gị.” O wee bilie n’ocheeze ya.
-