Ndị Ikpe 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya onwe ya wee pụọ.+ Ndị na-ejere ya ozi bịara lee anya, ma, lee, a kpọchichara ọnụ ụzọ ụlọ ahụ dị n’elu akpọchi. Ha wee sị: “Ọ na-eje mposi+ n’ọnụ ụlọ jụrụ oyi nke dị n’ime.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:24 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 30-313/15/1997, p. 30-31
24 Ya onwe ya wee pụọ.+ Ndị na-ejere ya ozi bịara lee anya, ma, lee, a kpọchichara ọnụ ụzọ ụlọ ahụ dị n’elu akpọchi. Ha wee sị: “Ọ na-eje mposi+ n’ọnụ ụlọ jụrụ oyi nke dị n’ime.”