Ndị Ikpe 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ọ nwụrụ, e nwere Shamga+ nwa Enat, o wee jiri ndụdụ e ji achị ehi gbuo ndị Filistia,+ narị ndị ikom isii; ya onwe ya kwa zọpụtara Izrel.+
31 Mgbe ọ nwụrụ, e nwere Shamga+ nwa Enat, o wee jiri ndụdụ e ji achị ehi gbuo ndị Filistia,+ narị ndị ikom isii; ya onwe ya kwa zọpụtara Izrel.+