Ndị Ikpe 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya, sị ya: “Jehova nọnyeere gị,+ gị nwoke dị ike, nke bụkwa dike.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:12 Ụlọ Nche,6/15/2014, p. 297/15/2005, p. 14
12 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya, sị ya: “Jehova nọnyeere gị,+ gị nwoke dị ike, nke bụkwa dike.”