Ndị Ikpe 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mmụọ ozi nke ezi Chineke wee sị ya: “Buru anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko dọkwasị n’elu nnukwu nkume a dị n’ebe a,+ wụpụkwa ofe ahụ.” O wee mee otú ahụ.
20 Mmụọ ozi nke ezi Chineke wee sị ya: “Buru anụ ahụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko dọkwasị n’elu nnukwu nkume a dị n’ebe a,+ wụpụkwa ofe ahụ.” O wee mee otú ahụ.