Ndị Ikpe 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+
22 Gidiọn wee mata na ọ bụ mmụọ ozi Jehova.+ Ozugbo ahụ, Gidiọn sịrị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ahụwo m mmụọ ozi Jehova ihu na ihu!”+