-
Ndị Ikpe 6:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 Were nkume ị ga-edo n’ahịrị n’ahịrị wuoro Jehova Chineke gị ebe ịchụàjà n’isi ebe a e wusiri ike, werekwa nwa oké ehi nke abụọ ahụ chụọ àjà nsure ọkụ n’elu nkụ si n’ogwe osisi ahụ dị nsọ nke ị ga-egbutu.”
-