Ndị Ikpe 6:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee zipụ ndị ozi+ ka ha gazuo Manase, a kpọkọtakwara ha ka ha soro ya. O zipụkwara ndị ozi ka ha gazuo Asha na Zebulọn na Naftalaị, ha wee gbagote izute ya.
35 O wee zipụ ndị ozi+ ka ha gazuo Manase, a kpọkọtakwara ha ka ha soro ya. O zipụkwara ndị ozi ka ha gazuo Asha na Zebulọn na Naftalaị, ha wee gbagote izute ya.