-
Ndị Ikpe 6:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 O wee dị otú ahụ. Mgbe o biliri n’isi ụtụtụ echi ya gaa pịa ajị anụ ahụ aka, ọ pịpụtara mmiri ga-eju otu nnukwu ite n’ajị anụ ahụ.
-