Ndị Ikpe 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee sị Gidiọn: “Ndị gị na ha so karịrị akarị nke na agaghị m enyefe Midian n’aka ha.+ Ikekwe, Izrel ga-eji ya nyaara m isi,+ sị, ‘Ọ bụ aka m zọpụtara m.’+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:2 Ụlọ Nche,1/15/2005, p. 25-26
2 Jehova wee sị Gidiọn: “Ndị gị na ha so karịrị akarị nke na agaghị m enyefe Midian n’aka ha.+ Ikekwe, Izrel ga-eji ya nyaara m isi,+ sị, ‘Ọ bụ aka m zọpụtara m.’+