Ndị Ikpe 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Biko, kwuo ná ntị ndị Izrel, sị, ‘Ọ̀ dị onye ụjọ na-atụ, nke na-amakwa jijiji? Ya lawa.’”+ Gidiọn wee lee ha ule. Puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ha wee laa, o wee fọdụ puku mmadụ iri.
3 Biko, kwuo ná ntị ndị Izrel, sị, ‘Ọ̀ dị onye ụjọ na-atụ, nke na-amakwa jijiji? Ya lawa.’”+ Gidiọn wee lee ha ule. Puku mmadụ iri abụọ na abụọ n’ime ha wee laa, o wee fọdụ puku mmadụ iri.