Ndị Ikpe 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ime oge a, e si na Naftalaị+ na Asha+ na Manase+ dum kpọkọta ndị Izrel, ha wee chụwa+ ndị Midian.
23 N’ime oge a, e si na Naftalaị+ na Asha+ na Manase+ dum kpọkọta ndị Izrel, ha wee chụwa+ ndị Midian.