Ndị Ikpe 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ya, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji ogwu ala ịkpa na ụ̀gà tirụsịa unu ahụ́.”+
7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ya, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji ogwu ala ịkpa na ụ̀gà tirụsịa unu ahụ́.”+