Ndị Ikpe 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Gidiọn wee sị ha: “Ka m rịọ unu otu ihe: Onye ọ bụla n’ime unu nye m ọla imi+ ọ lụtara n’agha.” (N’ihi na ha nwere ọla imi e ji ọlaedo mee, n’ihi na ha bụ ndị Ishmel.)+
24 Gidiọn wee sị ha: “Ka m rịọ unu otu ihe: Onye ọ bụla n’ime unu nye m ọla imi+ ọ lụtara n’agha.” (N’ihi na ha nwere ọla imi e ji ọlaedo mee, n’ihi na ha bụ ndị Ishmel.)+