Ndị Ikpe 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụnne nne ya wee malite ikwu ihe ndị a banyere ya ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, obi ha wee dị n’ebe Abimelek+ nọ, n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ nwanne anyị.”+
3 Ụmụnne nne ya wee malite ikwu ihe ndị a banyere ya ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, obi ha wee dị n’ebe Abimelek+ nọ, n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ nwanne anyị.”+