Ndị Ikpe 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.
5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.