Ndị Ikpe 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “O ruru otu mgbe, osisi dị iche iche gara ịhọpụta eze ga na-achị ha. Ha wee sị osisi oliv,+ ‘Biko, bụrụ eze anyị.’+
8 “O ruru otu mgbe, osisi dị iche iche gara ịhọpụta eze ga na-achị ha. Ha wee sị osisi oliv,+ ‘Biko, bụrụ eze anyị.’+