Ndị Ikpe 9:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee kpọrọ ndị agha ya kee ha ụzọ atọ+ ma zoo chebiri ha n’ọhịa. O wee lee anya, ma, lee, ndị mmadụ si n’obodo na-apụta. O wee bilie buso ha agha, gbuo ha.
43 O wee kpọrọ ndị agha ya kee ha ụzọ atọ+ ma zoo chebiri ha n’ọhịa. O wee lee anya, ma, lee, ndị mmadụ si n’obodo na-apụta. O wee bilie buso ha agha, gbuo ha.