Ndị Ikpe 9:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Onye ọ bụla n’ime ndị agha ahụ niile wee gbute otu alaka osisi ma soro Abimelek n’azụ. Ha wee tụkwasị ya n’ebe ahụ dị n’okpuru ala ma gbaa ụlọ ahụ ọkụ, ndị niile bi n’ụlọ elu Shikem wee nwụọ, ihe dị ka otu puku mmadụ, ma ndị ikom ma ndị inyom.+
49 Onye ọ bụla n’ime ndị agha ahụ niile wee gbute otu alaka osisi ma soro Abimelek n’azụ. Ha wee tụkwasị ya n’ebe ahụ dị n’okpuru ala ma gbaa ụlọ ahụ ọkụ, ndị niile bi n’ụlọ elu Shikem wee nwụọ, ihe dị ka otu puku mmadụ, ma ndị ikom ma ndị inyom.+