Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+
17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+