Ndị Ikpe 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nwunye Gilied wee na-amụrụ ya ụmụ ndị ikom. Mgbe ụmụ ndị ikom nwunye ya mụrụ toro, ha chụpụrụ Jefta, sị ya: “Ị gaghị enwe ihe nketa ọ bụla n’ezinụlọ nna anyị,+ n’ihi na ọ bụ nwaanyị ọzọ mụrụ gị.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2016, p. 4-5
2 Nwunye Gilied wee na-amụrụ ya ụmụ ndị ikom. Mgbe ụmụ ndị ikom nwunye ya mụrụ toro, ha chụpụrụ Jefta, sị ya: “Ị gaghị enwe ihe nketa ọ bụla n’ezinụlọ nna anyị,+ n’ihi na ọ bụ nwaanyị ọzọ mụrụ gị.”