Ndị Ikpe 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jefta wee gwa ndị okenye Gilied, sị: “Ọ bụrụ na unu chọrọ ịkpọlata m ka m gaa buso ụmụ Amọn agha, ọ bụrụkwa na Jehova enyefee+ ha n’aka m, mụ onwe m ga-abụ onyeisi unu!” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:9 Ụlọ Nche,5/15/2007, p. 9
9 Jefta wee gwa ndị okenye Gilied, sị: “Ọ bụrụ na unu chọrọ ịkpọlata m ka m gaa buso ụmụ Amọn agha, ọ bụrụkwa na Jehova enyefee+ ha n’aka m, mụ onwe m ga-abụ onyeisi unu!”