Ndị Ikpe 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jefta wee zigara eze ụmụ Amọn+ ndị ozi, sị: “Gịnị na-esere mụ na gị,+ nke mere i ji bịa ibuso m agha n’ala m?”
12 Jefta wee zigara eze ụmụ Amọn+ ndị ozi, sị: “Gịnị na-esere mụ na gị,+ nke mere i ji bịa ibuso m agha n’ala m?”