Ndị Ikpe 11:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee gaa n’ihu ịsị nna ya: “Ka e meere m ihe a: Hapụ m ọnwa abụọ, ka m gaa n’ugwu, ka m kwaara ọnọdụ m dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke+ ákwá, mụ na ụmụ agbọghọ ibe m.” Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:37 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2017, p. 4
37 O wee gaa n’ihu ịsị nna ya: “Ka e meere m ihe a: Hapụ m ọnwa abụọ, ka m gaa n’ugwu, ka m kwaara ọnọdụ m dị ka nwa agbọghọ na-amaghị nwoke+ ákwá, mụ na ụmụ agbọghọ ibe m.”