Ndị Ikpe 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Ifrem wee zukọta ma gafere n’ebe ugwu wee sị Jefta: “Gịnị mere i ji gaa buso ụmụ Amọn agha, ị kpọghị anyị ka anyị soro gị gaa?+ Anyị ga-agbakọta gị na ụlọ gị ọkụ.”+
12 Ndị Ifrem wee zukọta ma gafere n’ebe ugwu wee sị Jefta: “Gịnị mere i ji gaa buso ụmụ Amọn agha, ị kpọghị anyị ka anyị soro gị gaa?+ Anyị ga-agbakọta gị na ụlọ gị ọkụ.”+