Ndị Ikpe 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Jefta gwara ha, sị: “Mụ na ndị m na ụmụ Amọn+ sere ezigbo okwu. M wee kpọọ unu ka unu nyere m aka, ma unu azọpụtaghị m n’aka ha.
2 Ma Jefta gwara ha, sị: “Mụ na ndị m na ụmụ Amọn+ sere ezigbo okwu. M wee kpọọ unu ka unu nyere m aka, ma unu azọpụtaghị m n’aka ha.