Ndị Ikpe 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha asị ya: “Biko, kpọgodị Shibolet.”+ Onye ahụ asị: “Sibolet,” n’ihi na ọ gaghị akpọtali okwu ahụ. Ha na-ejide ya ma gbuo ya n’ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan. Ndị nwụrụ mgbe ahụ n’ime ndị Ifrem wee bụrụ puku mmadụ iri anọ na abụọ.+
6 ha asị ya: “Biko, kpọgodị Shibolet.”+ Onye ahụ asị: “Sibolet,” n’ihi na ọ gaghị akpọtali okwu ahụ. Ha na-ejide ya ma gbuo ya n’ebe ndị a na-eji ụkwụ agafe osimiri Jọdan. Ndị nwụrụ mgbe ahụ n’ime ndị Ifrem wee bụrụ puku mmadụ iri anọ na abụọ.+