Ndị Ikpe 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo n’ụbọchị nke anọ na ha malitere ịgwa nwunye Samsịn, sị: “Ghọgbuo di gị ka ọ kọwaara anyị ilu ahụ.+ Ma ọ́ bụghị ya, anyị ga-agba gị na ụlọ nna gị ọkụ.+ Ọ̀ bụ ka unu nara anyị ihe anyị+ mere unu ji kpọọ anyị ebe a?”
15 O wee ruo n’ụbọchị nke anọ na ha malitere ịgwa nwunye Samsịn, sị: “Ghọgbuo di gị ka ọ kọwaara anyị ilu ahụ.+ Ma ọ́ bụghị ya, anyị ga-agba gị na ụlọ nna gị ọkụ.+ Ọ̀ bụ ka unu nara anyị ihe anyị+ mere unu ji kpọọ anyị ebe a?”