Ndị Ikpe 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E wee kọọrọ ndị Geza, sị: “Samsịn batara ebe a.” Ha wee gbaa ya gburugburu+ ma chebiri ya abalị ahụ dum n’ọnụ ụzọ ámá obodo.+ Ha wee nọrọ jii n’abalị ahụ dum, na-asị: “Ozugbo chi bọrọ, anyị ga-egbu ya.”+
2 E wee kọọrọ ndị Geza, sị: “Samsịn batara ebe a.” Ha wee gbaa ya gburugburu+ ma chebiri ya abalị ahụ dum n’ọnụ ụzọ ámá obodo.+ Ha wee nọrọ jii n’abalị ahụ dum, na-asị: “Ozugbo chi bọrọ, anyị ga-egbu ya.”+