5 Ndị isi+ ndị Filistia wee bịakwute ya, sị ya: “Ghọgbuo+ ya, mata ebe oké ike ya si nakwa ihe anyị ga-eji mee ka ike anyị ka nke ya nakwa ihe anyị ga-eji kee ya agbụ iji merie ya; onye nke ọ bụla n’ime anyị ga-enye gị otu puku na otu narị mkpụrụ ego ọlaọcha.”+