Ndị Ikpe 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E mesịa, Delaịla sịrị Samsịn: “Biko, gwa m, olee ebe oké ike gị a dị, gịnịkwa ka a pụrụ iji kee gị agbụ wee merie gị?”+
6 E mesịa, Delaịla sịrị Samsịn: “Biko, gwa m, olee ebe oké ike gị a dị, gịnịkwa ka a pụrụ iji kee gị agbụ wee merie gị?”+