Ndị Ikpe 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị isi+ ndị Filistia wee chịtara ya akwara ndụ asaa ndị a na-amịkpọghị amịkpọ. E mesịa, o ji ha kee ya agbụ.
8 Ndị isi+ ndị Filistia wee chịtara ya akwara ndụ asaa ndị a na-amịkpọghị amịkpọ. E mesịa, o ji ha kee ya agbụ.