-
Ndị Ikpe 16:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 O wee mee ka ọ rahụ ụra n’ikpere ụkwụ ya. O wee kpọọ otu nwoke ma gwa ya ka ọ kpụpụ ntutu isi ya nke dị úkwù asaa, nwaanyị ahụ wee malite igosi na ya ka ya ike, ike ya wee na-apụ ya n’ahụ́.
-