-
Ndị Ikpe 18:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Mgbe ha nọ nso n’ụlọ Maịka, ha matara olu nwa okorobịa ahụ, bụ́ onye Livaị, ha wee banye ebe ahụ. Ha wee sị ya: “Ònye kpọtara gị ebe a, gịnị ka ị na-arụ ebe a, gịnịkwa ka ị chọtara ebe a?”
-