Ndị Ikpe 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha enweghịkwa onye nnapụta, n’ihi na obodo ahụ dị anya na Saịdọn,+ ọ dịghịkwa ihe ha na ndị mmadụ nwekọrọ; ebe ahụ dịkwa na ndagwurugwu Bet-rihọb.+ Ha wee wuo obodo ahụ, birikwa n’ime ya.+
28 Ha enweghịkwa onye nnapụta, n’ihi na obodo ahụ dị anya na Saịdọn,+ ọ dịghịkwa ihe ha na ndị mmadụ nwekọrọ; ebe ahụ dịkwa na ndagwurugwu Bet-rihọb.+ Ha wee wuo obodo ahụ, birikwa n’ime ya.+